Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • th ihe ọmụmụ 13 p. 16
  • Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya
  • Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Okwu Mmeghe Na-adọrọ Mmasị
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Gbalịa Ka Ihe Ị Na-ekwu Ruo Ndị Mmadụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Ịnụ Ọkụ n’Obi
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
  • Mee Ka Ndị Na-ege Ntị Mụta Ihe Na Ya
    Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Na-agbalịsi Ike n’Ịgụ Ihe na n’Izi Ihe
th ihe ọmụmụ 13 p. 16

IHE ỌMỤMỤ NKE 13

Mee Ka Uru Ihe Ị Na-ekwu Bara Doo Anya

Amaokwu Baịbụl

Aịzaya 48:17

IHE Ị GA-EME: Nyere ndị na-ege gị ntị aka ịghọta otú ihe ị na-ekwu si gbasa ndụ ha, gosikwa ha otú ha ga-esi jiri ihe ha mụtara nyere onwe ha aka.

OTÚ Ị GA-ESI EME YA:

  • Chebara ndị ị na-agwa okwu echiche. Chebara ihe mere ndị na-ege gị ntị ji kwesị ịnụ ihe ị chọrọ ịgwa ha echiche nakwa ihe ndị ga-abara ha ezigbo uru n’ihe ndị ị ga-agwa ha.

  • N’oge niile ị na-eme ihe omume gị, gosi ndị ị na-agwa okwu ihe ha ga-eme. Ozugbo i bidoro okwu gị, mee ka onye ọ bụla na-ege gị ntị ghọta na ihe ị na-ekwu gbasara ya. Mee ka ndị na-ege gị ntị ghọta otú ha nwere ike isi mee isi ihe nke ọ bụla ị na-ekwu. Na-akpọrọ ha okwu aha.

    Aro ndị ga-enyere anyị aka

    Mgbe ị na-akọwa otú e kwesịrị isi mee ihe Baịbụl kwuru, kọwaa ya otú ga-egosi ndị ị na-agwa okwu na ị hụrụ ha n’anya ma na-echebara ha echiche. Kama ime ka obi mawa ha ikpe, kwuo okwu otú ga-eme ka ha hụkwuo Jehova n’anya, okwukwe ha esikwuo ike. Ka obi sie gị ike na ha ga-eme ihe ziri ezi.

N’OZI ỌMA

Ị kwadebewe ozi ọma, chebara ihe ndị a kọrọ n’akụkọ ụwa echiche nakwa ihe ndị nwere ike ịmasị ndị bi n’ókèala gị. Mee ka ihe ị ga-ekwu daba n’ihe ndị na-eme eme. Jiri akọ jụọ ajụjụ ndị ga-eme ka onye ahụ kwuo ihe dị ya n’obi na ihe ndị na-amasị ya. Gee ya ntị ma jiri ihe ndị o kwuru zie ya ozi ọma.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya