Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Eprel p. 7
  • “Tụfuonụ Chi Ndị Mba Ọzọ”

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • “Tụfuonụ Chi Ndị Mba Ọzọ”
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ime Anwansi Ọ̀ Dị Njọ?
    Ndị Na-eto Eto Na-ajụ, Sị
  • Nabata Aka Jehova Na-enyere Anyị Iji Guzogide Ndị Mmụọ Ọjọọ
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
  • Gịnị Ka Baịbụl Kwuru Banyere Ime Mgbaasị?
    Teta!—2017
  • Na-efe Naanị Jehova
    Ụlọ Nche Nke Na-ekwusa Alaeze Jehova (Nke A Na-amụ Amụ)—2019
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Eprel p. 7
Ebe otu nwoke na-atụfu ihe olu o ji mere ọtụmọkpọ.

OTÚ NDỊ KRAỊST SI EBI NDỤ

“Tụfuonụ Chi Ndị Mba Ọzọ”

Jekọb ma na ọ bụ naanị Jehova ka e kwesịrị ife n’agbanyeghị na Jehova enyebeghị ha iwu ka ha ghara ikpere arụsị. (Ọpụ. 20:​3-5) N’ihi ya, mgbe Jehova gwara Jekọb ka ọ laghachi Betel, Jekọb gwara ndị niile so ya ka ha tụfuo chi ndị mba ọzọ. Jekọb tụfuru chi ndị mba ọzọ ahụ niile, ma ọla ntị ndị ọ ga-abụ na ha ji mere ọtụmọkpọ. (Jen. 35:​1-4) O doro anya na ihe ahụ Jekọb mere tọrọ Jehova ụtọ.

N’oge anyị a, olee otú anyị ga-esi nye Jehova ofufe ruuru naanị ya? Ihe mbụ anyị ga-eme bụ izere ihe ọ bụla nwere ihe jikọrọ ya na ikpere arụsị ma ọ bụ ime mgbaasị. Anyị kwesịrị ịtụfu ihe ọ bụla nwere ihe jikọrọ ya na ndị mmụọ ọjọọ. Anyị kwesịkwara ile ma è nwere ihe anyị ji atụrụ ndụ nwere ihe jikọrọ ya na ndị mmụọ ọjọọ. Dị ka ihe atụ, jụọ onwe gị, sị: ‘Akwụkwọ ndị m na-agụ na fim ndị m na-ele ọ̀ bụ ndị nke na-ekwu gbasara ndị amusu, ndị nwụrụ anwụ na-aga ije, na ndị mmụọ? Ò nwere ihe m ji atụrụ ndụ nke na-eme ka ime mgbaasị ma ọ bụ ịkọ ọgwụ yie ihe na-enweghị ihe o mere?’ Anyị kwesịrị izere ihe ọ bụla Jehova kpọrọ asị kpamkpam.​—Ọma 97:10.

LEENỤ VIDIO BỤ́ “NA-EGUZOGIDENỤ EKWENSU,” ZAAKWANỤ AJỤJỤ NDỊ A:

  • Obere nwa e nyiwere n’àkwà ndina. Ndị mụrụ ya gbanyere ihe n’aka ka ọ na-echebe ya. Mama nwa ahụ nọ n’azụ na-agwa ndị na-amụrụ ya Baịbụl okwu.

    Olee nsogbu bịaara otu nwaanyị na-amụ Baịbụl aha ya bụ Palesa?

  • Ebe ndị okenye na nne nwa ahụ na di na nwunye na-amụrụ ya ihe na-ekwurịta okwu, ndị okenye ahụ ana-enyere ya aka.

    Olee ihe mere o ji dị mma ịgwa ndị okenye ka ha nye aka n’okwu gbasara mgbaasị?

  • Ebe nwaanyị ahụ a na-amụrụ Baịbụl Bible na-akpọ ihe ahụ ọ gbanyere nwa ya ọkụ.

    Na-eguzogide Ekwensu ma bịaruo Chineke nso.​—Jems 4:​7, 8

    Ọ bụrụ na anyị chọrọ ka Jehova chebe anyị, olee ihe ndị anyị kwesịrị ibibi?

  • Olee ihe Palesa katara obi mee?

  • N’ebe i bi, olee ihe ụfọdụ gbasara ndị mmụọ ọjọọ i kwesịrị izere?

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya