Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • mwb20 Eprel p. 6
  • Nsogbu Mkpakọrịta Ọjọọ Na-akpata

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Nsogbu Mkpakọrịta Ọjọọ Na-akpata
  • Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Mkparịta Ụka Ndị Dabeere n’Ihe Ime Mmụọ Na-ewuli Elu
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—2003
  • Nrụgide Ndị Ọgbọ na Ihe Ùgwù I Nwere Ime Nkwusa
    Ozi Alaeze Anyi—2000
  • Gị na Ndị Hụrụ Jehova n’Anya Na-anọrị
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Hụ Ndị Chineke Hụrụ n’Anya n’Anya
    “Nọrọnụ n’Ịhụnanya Chineke”
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2020
mwb20 Eprel p. 6
Ebe otu nwanna nwoke na ndị ọrụ ibe ya na-aṅụkọ mmanya mgbe ha mechichara ọrụ. Ọ na-ege ha ntị nke ọma ka ha na-akọ ihe ndị na-amasị ha, dị ka uwe, egwuregwu kọmputa, ego, na ngwá elektrọniks.

AKỤ̀ NDỊ SI N’OKWU CHINEKE | JENESIS 34-35

Nsogbu Mkpakọrịta Ọjọọ Na-akpata

34:1, 2, 7, 25

Anyị nwere ike ịchọpụta àgwà ọma ụfọdụ ndị agbata obi anyị, ndị ọrụ ibe anyị, ma ọ bụ ụmụ akwụkwọ ibe anyị nwere. Ma, nke ahụ ọ̀ pụtara na anyị na ha kwesịrị ịna-akpa? Olee ihe ndị ga-enyere anyị aka ịma ụdị ndị anyị kwesịrị imeta enyi?

  • Mụ na ha bụrụ enyi, ọ̀ ga-eme ka mmekọrịta mụ na Jehova ka mma?

  • Olee ihe okwu ọnụ ha na-egosi na ọ bụ ihe kacha ha mkpa?​—Mat. 12:34

JỤỌ ONWE GỊ, SỊ: ‘Olee otú ndị mụ na ha na-akpa si emetụta mmekọrịta mụ na Jehova?’

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya