Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ịchọta Ezi Akụ̀ Na Hong Kong
    Ụlọ Nche—1993 | Mee 15
    • na-ejikwa ọrụ n’aka. Ya mere, tụkwasị n’ịga site n’ụlọ ruo n’ụlọ, ndị nkwusa Alaeze na-enwe ihe ịga nke ọma n’ịgba àmà okporo ụzọ. Ha na-ejekwurukwa ndị mmadụ n’ebe ha na-arụ ọrụ site n’ịkpọtụrụ ndị na-arụ n’ọfịs, ndị na-ere ihe n’ụlọ ahịa, ndị ọrụ ugbo, na ndị ikom na-alata site ná njem ịkụ azụ n’Osimiri Ebe Ndịda China.

      N’ezie a pụrụ ikwu na “owuwe ihe ubi hiri nne n’ezie, ma ndị ọrụ dị ole na ole” na Hong Kong. (Matiu 9:37) Ka ọ dị ugbu a, nkezi nke Ndịàmà n’ebe ọnụ ọgụgụ ndị mba ahụ dị bụ 1 n’ime 2,300 mmadụ. N’ịghọta ịdị ngwa nke ọrụ owuwe ihe ubi ahụ, ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ 600 n’ime 2,600 ndị nkwusa Alaeze n’ebe ahụ bụ ndị ọsụ ụzọ, ma ọ bụ ndị nkwusa oge nile nke ozi ọma ahụ. Ndịàmà Jehova nọ na Hong Kong, dị ka ndị nọ n’ebe ndị ọzọ, na-aghọta na ‘ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya.’ (Ilu 10:22) Otú a, ha na-arụsi ọrụ ike inyere ọtụtụ ndị mmadụ karị bi n’ógbè ahụ bara ọgaranya aka ịchọta ezi akụ.

  • Ị̀ Na-eso Jehova n’Azụ n’Ụzọ Zuru Ezu?
    Ụlọ Nche—1993 | Mee 15
    • Ị̀ Na-eso Jehova n’Azụ n’Ụzọ Zuru Ezu?

      “NDỊ ezi omume nwere ntụkwasị obi dị ka ọdụm.” (Ilu 28:⁠1) Ha na-egosipụta okwukwe, na-eji obi ike na-adabere n’Okwu Chineke, na-aga n’ihu n’ozi Jehova n’agbanyeghị n’atụghị egwu ihe ize ndụ ọ bụla.

      Ka ndị Israel nọ na Saịnaị mgbe Chineke gbapụtasịrị ha n’agbụ Ijipt n narị afọ nke 16 T.O.A., ndị ikom abụọ karịsịa gosiri na ha nwere nnọọ obi ike dị ka ọdụm. Ha gosipụtakwara ikwesị ntụkwasị obi n’ebe Jehova nọ n’okpuru ọnọdụ ndị na-adịghị mma. Otu

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya