ABỤ NKE 3
Ị Bụ Ike Anyị, Olileanya Anyị, na Obi Ike Anyị
1. Jehova, biko nar’ekele.
Anyị ga n’ekwusa
N’ọ bụ gị mere k’anyị nwee
Ezi olileanya.
Man-sogbu juru n’ebe niile.
Ọ n’eme k’ụjọ bị’anyị.
Ọ n’eme k’anyị chefuwe
ezi olileanya.
(UKWE)
Ọ bụ gị bụi-kea-nyị
n’olileany’anyị.
Ọ bụ gị n’egbor’anyịm-kpa.
Anyị ji ob’ike
n’ekwus’oziọ-ma
n’ihi n’ọ bụ gị n’edua-nyị.
2. Jehova, biko nyer’anyịa-ka
k’anyị ghar’ichefu
N’ị n’aza m’anyị kpọkuo gị
k’ị bịa napụt’anyị.
Ọ bụrụ n’anyị n’echeta ya,
Ọ g’eme k’anyị si’ike.
Ọ g’eme k’obi si’any’ike
ịga kwusa’aha gị.
(UKWE)
Ọ bụ gị bụi-kea-nyị
n’olileany’anyị.
Ọ bụ gị n’egbor’anyịm-kpa.
Anyị ji ob’ike
n’ekwus’oziọ-ma
n’ihi n’ọ bụ gị n’edua-nyị.
(Gụọkwa Ọma 72:13, 14; Ilu 3:5, 6, 26; Jere. 17:7.)