ABỤ NKE 144
Lekwasị Anya n’Ụgwọ Ọrụ
Nke E Biri Ebi
1. Jehova g’agwọ ọrịa niile.
Ọ g’agwọn-d’ìsì nan-dịn-gwọrọ.
Ụmụaka niile ga n’abụa-bụ.
Udo n’ọṅụ g’eju n’ụwa.
Ndị nọ n’ili g’ebilite.
Nsogbu niile g’emecha laa.
(UKWE)
Ị g’ahụ k’ihea niile n’eme
M’i lekwasịa-nya n’ụgw’ọrụ.
2. Nw’atụrụ n’ọdụm g’atakọn-ri.
A g’ahụ k’agụ na nw’ehi nọ.
Obere nwata ga n’edu ha.
Ha ga n’erubere y’isi.
Mgb’egwu n’ọrịa n’agagh’adị,
Ihem-gbu n’anya ’miri g’ala.
(UKWE)
Ị g’ahụ k’ihea niile n’eme
M’i lekwasịa-nya n’ụgw’ọrụ.
(Gụọkwa Aịza. 11:6-9; 35:5-7; Jọn 11:24.)