Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • sjj abụ 90
  • Ka Anyị Na-agbarịta Ibe Anyị Ume

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ka Anyị Na-agbarịta Ibe Anyị Ume
  • Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ka Anyị Na-agbarịta Ibe Anyị Ume
    Bụkuo Jehova Abụ
  • “Na-akasirịtanụ Ibe Unu Obi ma Na-ewulirịtanụ Ibe Unu Elu”
    Usoro Ihe Omume—Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ—2019
  • Nọgide n’Ịhụnanya Chineke
    Gịnị n’Ezie Ka Bible Na-akụzi?
  • Ịkpasu Ịhụnanya na Ọrụ Ọma Dị Iche Iche—N’ụzọ Dị Aṅaa?
    Ụlọ Nche Ikwupụta Alaeze Jehova—1995
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Jiri Ọṅụ Bụkuo Jehova Abụ
sjj abụ 90

ABỤ NKE 90

Ka Anyị Na-agbarịta Ibe Anyị Ume

Nke E Biri Ebi

(Ndị Hibru 10:24, 25)

  1. 1. K’anyị h’ụmụnna niile n’anya,

    N’eme ka ha niile d’ike.

    Udo n’ọṅụ g’adị n’ọgbakọ.

    Anyị na ha g’adị n’otu.

    Anyị g’atachio-bi ru’ọgwụgwụ

    M’anyị h’ụmụnn’anyị n’anya.

    Obi n’erua-nyịa-la n’ọgbakọ.

    Ọ n’echebekw’anyị niile.

  2. 2. Okwu e kwuru n’oge dịm-ma

    N’eme k’obi n’adịa-nyịm-ma.

    Okwu ụmụnn’anyị n’agw’anyị

    N’eme k’obi n’erua-nyịa-la.

    Anyị na ha kweere n’otui-he.

    Anyị na ha n’arụk’ọrụ.

    K’anyị mee k’okwukwe ha si’ike,

    Ka ha nọsi’ike n’ọgbakọ.

  3. 3. K’anyị n’agbalị n’ezukọta,

    N’eso ọgbakọ Jehova.

    Anyị n’ahụ n’ọgwụgwụ dịn-so,

    N’ahụ n’Amagedọn dịn-so.

    K’anyị niile gbalịa dị n’otu,

    N’efe Jehova ru’ọgwụgwụ.

    K’anyị h’ụmụnna niile n’anya,

    N’agba h’ume ka ha d’ike.

(Gụọkwa Luk 22:32; Ọrụ 14:21, 22; Gal. 6:2; 1 Tesa. 5:14.)

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya