- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
JEREMAYA
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
A họpụtara Jeremaya ka ọ bụrụ onye amụma (1-10)
Jeremaya hụrụ osisi almọnd n’ọhụụ (11, 12)
Jeremaya hụrụ ite nke ihe dị na ya na-agbọ agbọ (13-16)
E mere ka obi sie Jeremaya ike ịrụ ọrụ e nyere ya (17-19)
2
3
Otú ndị Izrel meruru ihe ọjọọ (1-5)
Ma ndị Izrel ma ndị Juda na-akwa iko (6-11)
A gwara ndị Izrel ka ha chegharịa (12-25)
4
A ga-agọzi ndị Izrel ma ha chegharịa (1-4)
A ga-esi n’ebe ugwu mee ka e nwee ọdachi (5-18)
Obi na-egbu Jeremaya mgbu n’ihi ọdachi ga-adakwasị ndị obodo ya (19-31)
5
dị bi na Jeruselem anabataghị aka ná ntị Jehova dọrọ ha (1-13)
A ga-ebibi ndị Izrel, ma, a gaghị ebibi ha kpamkpam (14-19)
Jehova ga-eme ka ndị ya zaa ajụjụ maka ihe ha mere (20-31)
6
Oge a ga-anọchibido Jeruselem eruwela (1-9)
Jehova ga-eweso Jeruselem iwe (10-21)
Ndị obi tara mmiri si n’ebe ugwu na-abịa ịlụso Zayọn agha (22-26)
Jeremaya ga-adị ka onye na-anụcha ọla (27-30)
7
Ndị Izrel na-eme ihe ọjọọ ma chee na ụlọ Jehova ga-echebe ha (1-11)
Ụlọ nsọ ga-adị ka Shaịlo (12-15)
Chineke gwara ndị Juda na ya anaghị anabata onye na-efe arụsị (16-34)
8
Ndị Izrel na-eso ndị ọzọ eme ihe ha na-eme (1-7)
Onye na-amaghị okwu Jehova amaghị ihe (8-17)
Ahụ́ ndị Juda merụrụ na-agbawa Jeremaya obi (18-22)
9
Obi jọrọ Jeremaya ezigbo njọ (1-3a)
Jehova ga-eme ka ndị Juda zaa ajụjụ ihe ha mere (3b-16)
A na-ebere Juda ákwá arịrị (17-22)
Ka onye na-eme ọnụ mewe ọnụ maka na ọ ma Jehova (23-26)
10
Ihe Chineke dị ndụ ji ka chi mba dị iche iche (1-16)
A ga-ebibi Jeruselem, dọrọkwa ndị bi na ya n’agha (17, 18)
Jeremaya na-eru uju (19-22)
Ekpere Jeremaya onye amụma kpere (23-25)
11
Ndị Juda mebiri ọgbụgba ndụ ha na Chineke (1-17)
E ji Jeremaya tụnyere nwa atụrụ a chọrọ igbu egbu (18-20)
Ndị obodo Jeremaya na-emegide ya (21-23)
12
13
Ájị̀ ákwà linin mebiri emebi (1-11)
A ga-akụwa ite mmanya dị iche iche (12-14)
A dọọrọ ndị Juda na-ekweghị mmekwata n’agha (15-27)
14
Ụkọ mmiri ozuzo, ụkọ nri, na mma agha (1-12)
A ga-egbu ndị amụma ụgha (13-18)
Jeremaya kwetara na ndị obodo ya mere ihe ọjọọ (19-22)
15
Jehova agaghị agbanwe ihe o kpebiri ime ndị Izrel (1-9)
Jeremaya kwuru ihe na-enye ya nsogbu n’obi (10)
Ihe Jehova gwara Jeremaya (11-14)
Ekpere Jeremaya kpere (15-18)
Jehova mere ka obi sie Jeremaya ike (19-21)
16
Jeremaya agaghị alụ nwaanyị, ọ gaghị eru uju, ọ gaghịkwa eme oriri (1-9)
A ga-ata ndị Izrel ahụhụ, e mechaa, ha alọghachi n’ala ha (10-21)
17
E ji mkpịsị akwụkwọ ígwè dee mmehie Juda (1-4)
A ga-agọzi onye tụkwasịrị Jehova obi (5-8)
Obi dị aghụghọ (9-11)
Jehova bụ onye ndị Izrel ji nwee olileanya (12, 13)
Ekpere Jeremaya kpere (14-18)
E kwesịrị ido Ụbọchị Izu Ike nsọ (19-27)
18
Ụrọ dị n’aka ọkpụite (1-12)
Jehova gbakụtara ndị Izrel azụ (13-17)
Nkata ndị Izrel kpaara Jeremaya na ihe ọ rịọrọ ha (18-23)
19
20
Pash-họ tiri Jeremaya ihe (1-6)
Jeremaya akwụsịghị izi ndị mmadụ ozi ọma (7-13)
Jeremaya kwuru otú obi dị ya (14-18)
21
22
23
Ezigbo ndị ọzụzụ atụrụ na ndị nke ọjọọ (1-4)
Obi ga-eru ndị mmadụ ala ma “eze, bụ́ onye ezi omume,” chịwa (5-8)
A ga-ata ndị amụma ụgha ahụhụ (9-32)
Ozi si n’aka Jehova bụ ibu arọ (33-40)
24
25
26
Ndị Izrel chọrọ igbu Jeremaya (1-15)
E mechaghị gbuo Jeremaya (16-19)
Yuraịja onye amụma (20-24)
27
28
29
30
31
32
33
Chineke kwere nkwa ịkpọghachi ndị Izrel (1-13)
Obi ga-eru ndị mmadụ ala ma “onye ezi omume si n’ezinụlọ Devid” chịwa (14-16)
Ọgbụgba ndụ gbasara Chineke na Devid na ndị nchụàjà (17-26)
34
35
36
Jeremaya gwara Barọk ihe ọ ga-ede, ya edee ya n’akwụkwọ mpịakọta (1-7)
Barọk gụpụtaara ndị mmadụ ihe dị n’akwụkwọ mpịakọta (8-19)
Jehoyakim gbara akwụkwọ mpịakọta ahụ ọkụ (20-26)
E deghachiri ihe Jeremaya kwuru n’akwụkwọ mpịakọta ọzọ (27-32)
37
Ndị Kaldia hapụrụ ịlụso ndị Izrel agha, mechaa bịaghachi (1-10)
A tụrụ Jeremaya mkpọrọ (11-16)
Zedekaya na Jeremaya kparịtara ụka (17-21)
38
A tụbara Jeremaya n’olulu (1-6)
Ibed-melek napụtara Jeremaya (7-13)
Jeremaya gwara Zedekaya ka ọ chiliere ndị Babịlọn aka elu (14-28)
39
A kwaturu mgbidi Jeruselem (1-10)
A hapụrụ Jeremaya ebe a ga na-elekọta ya (11-14)
E gbughị Ibed-melek (15-18)
40
Nebuzaradan hapụrụ Jeremaya (1-6)
E mere Gedalaya onyeisi ala (7-12)
A kpara nkata igbu Gedalaya (13-16)
41
42
Ndị Juu gwara Jeremaya ka ọ rịọ Chineke ka ọ gwa ha ihe ha ga-eme (1-6)
Jehova gwara ha, sị: “Unu agala Ijipt” (7-22)
43
44
45
46
47
48
49
E buru amụma ihe ga-eme ndị Amọn (1-6)
E buru amụma ihe ga-eme ndị Ịdọm (7-22)
E buru amụma ihe ga-eme ndị Damaskọs (23-27)
E buru amụma ihe ga-eme ndị Kida na ndị Hezọ (28-33)
E buru amụma ihe ga-eme ndị Ịlam (34-39)
50
51
52
Zedekaya nupụụrụ ndị Babịlọn isi (1-3)
Nebukadneza nọchibidoro Jeruselem (4-11)
E bibiri Jeruselem na ụlọ nsọ dị na ya (12-23)
A dọọrọ ndị mmadụ n’agha laa Babịlọn (24-30)
E si n’ụlọ mkpọrọ kpọpụta Jehoyakin (31-34)