- Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
DIUTERỌNỌMI
IHE NDỊ DỊ N’AKWỤKWỌ A
1
Ndị Izrel si n’Ugwu Horeb pụọ (1-8)
A họpụtara ndị isi na ndị ikpe (9-18)
Ndị Izrel nupụrụ isi na Kedesh-bania (19-46)
2
3
Ndị Izrel meriri Ọg Eze Beshan (1-7)
E kere ala dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan (8-20)
A gwara Joshụa ka ọ ghara ịtụ egwu (21, 22)
Mosis agaghị abanye n’ala ahụ (23-29)
4
A gwara ndị Izrel ka ha rubere Chineke isi (1-14)
Jehova chọrọ ka a na-efe naanị ya (15-31)
E nweghị Chineke ọzọ ma e wepụ Jehova (32-40)
Obodo mgbaba ndị dị n’ebe ọwụwa anyanwụ Jọdan (41-43)
Iwu Mosis nyere ndị Izrel (44-49)
5
Ndụ Jehova na ndị Izrel gbara na Horeb (1-5)
E chetaara ndị Izrel Iwu Iri ahụ (6-22)
Ndị Izrel tụrụ egwu n’Ugwu Saịnaị (23-33)
6
Jiri obi gị niile hụ Jehova n’anya (1-9)
Echefula Jehova (10-15)
Anwala Jehova ọnwụnwa (16-19)
Ihe ndị Izrel ga-akọrọ ụmụ ha (20-25)
7
Mba asaa ndị Izrel ga-ebibi (1-6)
Ihe mere Chineke ji họrọ ndị Izrel (7-11)
Irube isi ga-eme ka ihe gaziere ndị Izrel (12-26)
8
9
10
11
Unu ahụla otú Jehova si dị ukwuu (1-7)
Otú Ala Nkwa ahụ dị (8-12)
Uru irube isi ga-abara ndị Izrel (13-17)
Ndị Izrel kwesịrị ime ka okwu Chineke bamie n’obi ha (18-25)
‘Ngọzi na ọbụbụ ọnụ’ (26-32)
12
Ndị Izrel ga-efe Chineke n’ebe ọ họọrọ (1-14)
Ndị Izrel nwere ike iri anụ, ma ha agaghị eri ọbara (15-28)
Unu ekwela ka a rata unu ife chi ọzọ (29-32)
13
14
Ihe ndị a na-ekwesịghị ime mgbe a na-eru uju (1, 2)
Anụ ndị dị ọcha e nwere ike iri na ndị na-adịghị ọcha (3-21)
A ga-enye Jehova otu ụzọ n’ụzọ iri (22-29)
15
Ná ngwụcha afọ asaa ọ bụla, ndị Izrel ga-akagbu ụgwọ e ji ha (1-6)
Inyere ndị ogbenye aka (7-11)
N’afọ asaa ọ bụla, a ga-ahapụ ndị ohu ka ha nwere onwe ha (12-18)
A ga-edo anụ ọ bụla e bụ ụzọ mụọ nsọ (19-23)
16
17
E kwesịghị iji ihe nwere nkwarụ achụ àjà (1)
Ihe a ga-eme onye fere chi ọzọ (2-7)
Ihe a ga-eme ma okwu sie ike ikpebi (8-13)
Ihe eze ndị Izrel kwesịrị ime (14-20)
18
Òkè ndị nchụàjà na ndị Livaị (1-8)
Ime mgbaasị adịghị mma (9-14)
Onye amụma nke dị ka Mosis (15-19)
Otú e si amata ndị amụma ụgha (20-22)
19
Ikpe ọbara ịma mmadụ nakwa obodo mgbaba (1-13)
E kwesịghị iwela ihe e ji kpaa ókè azụ (14)
Ịgba akaebe mgbe a na-ekpe ikpe (15-21)
20
21
Ihe a ga-eme ma ọ bụrụ na a maghị onye gburu mmadụ (1-9)
Ihe onye Izrel ga-eme ma ọ chọọ ịlụ nwaanyị a dọtara n’agha (10-14)
Ihe ruuru ọkpara (15-17)
Ihe a ga-eme nwa na-eme isi ike (18-21)
Onye a kwụwara n’osisi bụ onye a bụrụ ọnụ (22, 23)
22
Ihe mmadụ ga-emere anụmanụ onye agbata obi ya (1-4)
Nwaanyị ekwesịghị iyi ákwà nwoke (5)
Imere ụmụ anụmanụ ebere (6, 7)
Ịrụbichi ihe n’elu ụlọ (8)
Ihe ndị na-ekwesịghị ịgakọ (9-11)
Ndị Izrel ga-adụnye ihe dị yọrị yọrị n’isi ákwà ha (12)
Iwu e nyere gbasara inwe mmekọahụ na-ekwesịghị ekwesị (13-30)
23
Ndị na-ekwesịghị iso n’ọgbakọ Chineke (1-8)
Ihe ndị Izrel ga-eme ka ebe ha mara ụlọikwuu dị ọcha (9-14)
Ihe a ga-eme ohu gbapụrụ n’aka nna ya ukwu (15, 16)
E nweghị onye Izrel ga-abụ akwụna (17, 18)
Ịna ọmụrụ nwa na imezu nkwa (19-23)
Ihe onye na-agafe n’ubi mmadụ nwere ike iri (24, 25)
24
Alụmdi na nwunye na ịgba alụkwaghịm (1-5)
E kwesịrị iji ndụ kpọrọ ihe (6-9)
Ichebara ndị ogbenye echiche (10-18)
Iwu e nyere gbasara iwere ihe fọrọ n’ubi (19-22)
25
Ọnụ ụtarị ole e nwere ike ịpịa mmadụ (1-3)
Ekechila ọnụ ehi mgbe ọ na-azọcha ọka (4)
Mmadụ ikuchi nwunye nwanne ya nwoke (5-10)
A gaghị anwụchi nwoke na-alụ ọgụ n’ihe o ji bụrụ nwoke (11, 12)
Ezigbo ihe e ji atụ̀ ihe (13-16)
Ndị Izrel kwesịrị ibibi ndị Amalek (17-19)
26
Ndị Izrel ga-enye mkpụrụ mbụ ha (1-11)
Otu ụzọ n’ụzọ iri a ga-enye n’afọ nke atọ (12-15)
Ndị Izrel bụụrụ Jehova ndị pụrụ iche (16-19)
27
A ga-ede Iwu ahụ na nkume (1-10)
Ndị ga-eguzo n’Ugwu Gerizim na n’Ugwu Ịbal (11-14)
Ọnụ a ga-abụ ndị mere ihe ọjọọ (15-26)
28
29
30
Ndị Izrel ga-alọghachikwute Jehova (1-10)
Iwu Jehova esighị oké ike (11-14)
Ndị Izrel ga-ahọrọ ndụ ma ọ bụ ọnwụ (15-20)
31
Mgbe oge Mosis ga-anwụ ruwere (1-8)
Mgbe a ga na-agụrụ ndị Izrel Iwu ahụ (9-13)
E mere Joshụa onye ndú (14, 15)
E buru amụma na ndị Izrel ga-enupụ isi (16-30)
32
33
34