Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • nwt p. 5
  • Ihe Baịbụl Na-ekwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe Baịbụl Na-ekwu
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ihe Baịbụl Na-ekwu

Ihe Baịbụl Na-ekwu

Ihe dị na Baịbụl bụ okwu Chineke ma ọ bụ ozi Chineke chọrọ ka anyị nụ n’oge a. Baịbụl gwara anyị otú anyị ga-esi ebi ndụ ka ndụ anyị nwee isi na ihe ndị anyị ga na-eme ka Chineke hụ anyị n’anya. Baịbụl zakwara ajụjụ ndị a:

  1. 1 Ònye bụ Chineke?

  2. 2 Olee otú ị ga-esi mara Chineke?

  3. 3 Ole ndị dere Baịbụl?

  4. 4 Ihe ndị sayensị chọpụtara hà dị iche n’ihe Baịbụl kwuru?

  5. 5 Gịnị ka Baịbụl na-ekwu?

  6. 6 Olee amụma ndị dị na Baịbụl gbasara Mezaya?

  7. 7 Olee amụma ndị dị na Baịbụl gbasara oge anyị a?

  8. 8 Ọ̀ bụ Chineke na-akpata ahụhụ ndị mmadụ na-ata?

  9. 9 Gịnị mere ndị mmadụ ji ata ahụhụ?

  10. 10 Olee ihe Baịbụl kwere anyị ná nkwa ga-eme n’ọdịnihu?

  11. 11 Gịnị na-eme mmadụ ma ọ nwụọ?

  12. 12 Ndị nwụrụ anwụ hà ga-adị ndụ ọzọ?

  13. 13 Gịnị ka Baịbụl kwuru gbasara mmadụ ịrụ ọrụ?

  14. 14 Olee ihe ị ga-eme ka ị ghara ịna-emefusị ihe i nwere?

  15. 15 Olee ihe ị ga na-eme ka ị na-enwe obi ụtọ?

  16. 16 Olee ihe ga-enyere gị aka ka ị ghara ịna-echegbu onwe gị?

  17. 17 Olee ihe Baịbụl kwuru ga-enyere ezinụlọ gị aka?

  18. 18 Gịnị ka ị ga-eme ka gị na Chineke dị ná mma?

  19. 19 Gịnị dị n’akwụkwọ dị iche iche dị na Baịbụl?

  20. 20 Olee otú ị ga-esi na-agụ Baịbụl ka ọ baara gị ezigbo uru?

OTÚ Ị GA-ESI CHỌTA AMAOKWU NDỊ DỊ NA BAỊBỤL

Akwụkwọ ndị dị na Baịbụl dị iri isii na isii. E kere ha ụzọ abụọ. Nke mbụ bụ Akwụkwọ Nsọ Hibru na Arameik (“Agba Ochie”), nke abụọ abụrụ Akwụkwọ Nsọ Grik (“Agba Ọhụrụ”). E kebiri akwụkwọ nke ọ bụla dị na Baịbụl n’isi n’isi nakwa n’amaokwu n’amaokwu. Ọ bụrụ na e dee aha akwụkwọ dị na Baịbụl, nọmba mbụ na-eso ya bụ isi ya, nọmba ọzọ na-eso ya abụrụ amaokwu ya. Dị ka ihe atụ, Jenesis 1:1 pụtara Jenesis isi mbụ, amaokwu mbụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya