Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 5/15 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe Ndị E Nwere Ike Ikwu Mgbe A Na-enyefe Magazin Ndị A
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2015
km 5/15 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ụlọ Nche Jun 1

“Anyị bịara na nke unu ka anyị kwurịta ụfọdụ n’ime ihe ndị gosiri na o nweghị akwụkwọ dị ka Baịbụl. Ọtụtụ ndị na-ekwu na ihe sayensị na-ekwu gosiri na Baịbụl anaghị ekwu eziokwu. Gịnị ka gịnwa chere banyere Baịbụl? Ì chere na ọ na-ekwu eziokwu? [Chere ka ọ zaa.] Ka anyị gụọ otu n’ime ihe ndị Baịbụl kwuru nke sayensị kwetara na ọ bụ eziokwu. [Gụọ Job 26:7.] Ụlọ Nche a gosiri otú sayensị si akwado ihe Baịbụl kwuru.”

Teta! Mee–Jun

“Ụfọdụ ndị gbara akwụkwọ ọhụrụ amaghị ma hà ga na-eme ihe di ha ma ọ bụ nwunye ha kwuru ka ọ̀ bụ ihe papa ha na mama ha kwuru. Ònye ka i chere di ma ọ bụ nwunye kwesịrị ịna-ege ntị? [Chere ka ọ zaa.] Baịbụl kwuru hoo haa ihe bụ́ uche Chineke n’okwu a. [Gụọ Matiu 19:5.] Ọ bụrụ na ndị gbara akwụkwọ ọhụrụ aghọta na ha enweela ezinụlọ nke ha, ọ ga-eme ka ha mara onye ha ga na-ege ntị, meekwa ka ihe gbasara papa ha na mama ha ghara ime ka ha na-ese okwu. Isiokwu dị na peeji nke 8 na Teta! a kwuru ihe ụfọdụ ga-abara di na nwunye uru.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya