1 Ihe E Mere 1:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma Ketura,+ bụ́ iko Ebreham,+ mụrụ Zimran na Jọkshan na Midan+ na Midian+ na Ishbak+ nakwa Shụa.+ Ụmụ Jọkshan bụ Shiba na Didan.+ Job 2:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị enyi Job atọ wee nụ ọdachi a dum dakwasịrị ya. Onye ọ bụla n’ime ha wee si n’ebe o bi bịa, Elifaz onye Timan+ na Bildad onye si n’agbụrụ Shua+ nakwa Zofa onye Neama.+ Ha wee zukọta n’oge ha kara aka+ ka ha bịa sị ya ndo ma kasie ya obi.+
32 Ma Ketura,+ bụ́ iko Ebreham,+ mụrụ Zimran na Jọkshan na Midan+ na Midian+ na Ishbak+ nakwa Shụa.+ Ụmụ Jọkshan bụ Shiba na Didan.+
11 Ndị enyi Job atọ wee nụ ọdachi a dum dakwasịrị ya. Onye ọ bụla n’ime ha wee si n’ebe o bi bịa, Elifaz onye Timan+ na Bildad onye si n’agbụrụ Shua+ nakwa Zofa onye Neama.+ Ha wee zukọta n’oge ha kara aka+ ka ha bịa sị ya ndo ma kasie ya obi.+