Jenesis 17:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Chineke wee sị: “N’ezie, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.+ Mụ na ya ga-agba ndụ, nke ga-abụrụ mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Abụ Ọma 105:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Bụ́ ọgbụgba ndụ ya na Ebreham,+Nakwa iyi ọ ṅụụrụ Aịzik,+ Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+
19 Chineke wee sị: “N’ezie, Sera nwunye gị ga-amụrụ gị nwa nwoke, ị ga-agụkwa ya Aịzik.+ Mụ na ya ga-agba ndụ, nke ga-abụrụ mkpụrụ ya nke ga-anọchi ya ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+
9 Bụ́ ọgbụgba ndụ ya na Ebreham,+Nakwa iyi ọ ṅụụrụ Aịzik,+ Ndị Galeshia 3:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+
29 Ọ bụrụkwa na unu bụ ndị nke Kraịst, unu bụ n’ezie mkpụrụ Ebreham,+ ndị nketa dị ka nkwa e kwere si dị.+