Jenesis 26:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+ Abụ Ọma 105:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Bụ́ ọgbụgba ndụ ya na Ebreham,+Nakwa iyi ọ ṅụụrụ Aịzik,+ Luk 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ọ ga-achịkwa ụlọ Jekọb dị ka eze ruo mgbe ebighị ebi, alaeze ya agaghịkwa enwe ọgwụgwụ.”+ Ndị Galeshia 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ụmụnna m, anyị bụ ụmụ dịịrị nkwa ahụ dị ka Aịzik bụkwa.+
24 Jehova wee pụta ìhè n’ihu ya n’abalị ahụ wee sị: “Abụ m Chineke Ebreham nna gị.+ Atụla egwu,+ n’ihi na m nọnyeere gị, m ga-agọzikwa gị, meekwa ka mkpụrụ gị mụbaa n’ihi Ebreham ohu m.”+
9 Bụ́ ọgbụgba ndụ ya na Ebreham,+Nakwa iyi ọ ṅụụrụ Aịzik,+ Luk 1:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ọ ga-achịkwa ụlọ Jekọb dị ka eze ruo mgbe ebighị ebi, alaeze ya agaghịkwa enwe ọgwụgwụ.”+ Ndị Galeshia 4:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ụmụnna m, anyị bụ ụmụ dịịrị nkwa ahụ dị ka Aịzik bụkwa.+