Ọnụ Ọgụgụ 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 N’ihi ya, ọ bụrụ otú a ka ị na-eme m, biko, gbuo m ka m nwụọ+ ma ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka m ghara ịhụ ọdachi ga-adakwasị m.” 1 Samuel 1:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ na-ewutekwa ya ná mkpụrụ obi,+ o wee malite ikpeku Jehova ekpere,+ na-akwakwa ákwá nke ukwuu.+ Jeremaya 20:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Gịnị mere m ji si n’afọ nne m+ pụta ka m bịa hụ ọrụ ike na iru uju,+ ụbọchị ndụ m ewee gwụchaa naanị n’ihere?+
15 N’ihi ya, ọ bụrụ otú a ka ị na-eme m, biko, gbuo m ka m nwụọ+ ma ọ bụrụ na ihe m masịrị gị, ka m ghara ịhụ ọdachi ga-adakwasị m.”
18 Gịnị mere m ji si n’afọ nne m+ pụta ka m bịa hụ ọrụ ike na iru uju,+ ụbọchị ndụ m ewee gwụchaa naanị n’ihere?+