Jenesis 13:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 E wee nwee esemokwu n’etiti ndị na-azụrụ Ebram anụ ụlọ na ndị na-azụrụ Lọt anụ ụlọ; ndị Kenan na ndị Perizaịt bi n’ala ahụ+ n’oge ahụ. Diuterọnọmi 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ bụ naanị ndị nwunye unu na ụmụntakịrị unu na anụ ụlọ unu ga na-ebi n’obodo ndị m nyere unu+ (amaara m nke ọma na unu nwere nnọọ ọtụtụ anụ ụlọ),
7 E wee nwee esemokwu n’etiti ndị na-azụrụ Ebram anụ ụlọ na ndị na-azụrụ Lọt anụ ụlọ; ndị Kenan na ndị Perizaịt bi n’ala ahụ+ n’oge ahụ.
19 Ọ bụ naanị ndị nwunye unu na ụmụntakịrị unu na anụ ụlọ unu ga na-ebi n’obodo ndị m nyere unu+ (amaara m nke ọma na unu nwere nnọọ ọtụtụ anụ ụlọ),