Abụ Ọma 105:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ha tụrụ ya ịgà n’ụkwụ,+Keekwa mkpụrụ obi ya agbụ ígwè;+ Abụ Ọma 107:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ma ọ na-echebe ogbenye ka ọ ghara ịnọ n’ahụhụ,+Meekwa ka o nwee ezinụlọ dị ọtụtụ dị ka ìgwè atụrụ.+ Emọs 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ndị ji ọkwá na-aṅụ mmanya,+ ndị na-ejikwa mmanụ kasị mma+ ete mmadụ mmanụ, ndị ọdachi dakwasịrị Josef na-emeghị ka ha daa ọrịa.+ Ọrụ Ndịozi 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ napụtakwara ya ná mkpagbu ya niile, meekwa ka o nweta amara na amamihe n’ihu Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ụlọ ya dum.+
18 Ha tụrụ ya ịgà n’ụkwụ,+Keekwa mkpụrụ obi ya agbụ ígwè;+ Abụ Ọma 107:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Ma ọ na-echebe ogbenye ka ọ ghara ịnọ n’ahụhụ,+Meekwa ka o nwee ezinụlọ dị ọtụtụ dị ka ìgwè atụrụ.+ Emọs 6:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 ndị ji ọkwá na-aṅụ mmanya,+ ndị na-ejikwa mmanụ kasị mma+ ete mmadụ mmanụ, ndị ọdachi dakwasịrị Josef na-emeghị ka ha daa ọrịa.+ Ọrụ Ndịozi 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ napụtakwara ya ná mkpagbu ya niile, meekwa ka o nweta amara na amamihe n’ihu Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ụlọ ya dum.+
41 Ma ọ na-echebe ogbenye ka ọ ghara ịnọ n’ahụhụ,+Meekwa ka o nwee ezinụlọ dị ọtụtụ dị ka ìgwè atụrụ.+
6 ndị ji ọkwá na-aṅụ mmanya,+ ndị na-ejikwa mmanụ kasị mma+ ete mmadụ mmanụ, ndị ọdachi dakwasịrị Josef na-emeghị ka ha daa ọrịa.+
10 Ọ napụtakwara ya ná mkpagbu ya niile, meekwa ka o nweta amara na amamihe n’ihu Fero bụ́ eze Ijipt. Fero mere ya onye na-achị Ijipt nakwa ụlọ ya dum.+