14 Chineke wee sị: “Ka e nwee ihe ndị na-enye ìhè na mbara eluigwe iji kpaa ókè n’agbata ehihie na abalị;+ ha ga-abụ ihe ịrịba ama na ihe e ji agụ oge na ụbọchị na afọ.+
20 “Nke a bụ ihe Jehova kwuru, ‘Ọ bụrụ na unu pụrụ imebi ọgbụgba ndụ m nke na-achị ehihie na ọgbụgba ndụ m nke na-achị abalị ka a ghara inwe ehihie na abalị n’oge ha,+