Jenesis 26:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee wuo ebe ịchụàjà n’ebe ahụ ma kpọkuo aha Jehova,+ maakwa ụlọikwuu ya n’ebe ahụ,+ ndị na-ejere Aịzik ozi wee gwuo olulu mmiri n’ebe ahụ. Ilu 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Aha Jehova bụ ụlọ elu siri ike.+ N’ime ya ka onye ezi omume na-agbaba, e wee chebe ya.+ Ndị Rom 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na “onye ọ bụla nke na-akpọku aha Jehova ka a ga-azọpụta.”+
25 O wee wuo ebe ịchụàjà n’ebe ahụ ma kpọkuo aha Jehova,+ maakwa ụlọikwuu ya n’ebe ahụ,+ ndị na-ejere Aịzik ozi wee gwuo olulu mmiri n’ebe ahụ.