Jenesis 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke wee gọzie Noa na ụmụ ya wee sị ha: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba, jupụta ụwa.+ Levitikọs 26:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “‘M ga-eche ihu m n’ebe unu nọ+ wee mee ka unu mụọ ọmụmụ, meekwa ka unu baa ụba,+ m ga-emezu ọgbụgba ndụ mụ na unu.+
9 “‘M ga-eche ihu m n’ebe unu nọ+ wee mee ka unu mụọ ọmụmụ, meekwa ka unu baa ụba,+ m ga-emezu ọgbụgba ndụ mụ na unu.+