Diuterọnọmi 28:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+ Nehemaya 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 I mekwara ka ụmụ ha dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ I wee kpọbata ha n’ala+ ahụ i kwere ndị nna nna ha nkwa+ na ha ga-aba nweta. Abụ Ọma 107:38 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 38 Ọ na-agọzi ha, ha ewee baa ụba nke ukwuu;+Ọ dịghịkwa ekwe ka anụ ụlọ ha dị ole na ole.+
4 “Ihe a gọziri agọzi ka mkpụrụ nke afọ+ gị ga-abụ, tinyere ihe ala gị ga-emepụta na ụmụ anụ ụlọ gị,+ ya bụ, ụmụ ehi gị nakwa ụmụ ewu na atụrụ gị.+
23 I mekwara ka ụmụ ha dị ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe.+ I wee kpọbata ha n’ala+ ahụ i kwere ndị nna nna ha nkwa+ na ha ga-aba nweta.