Jenesis 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova bụ́ Chineke wee mee ka osisi ọ bụla nke dị mma ile anya, nke dịkwa mma oriri, pupụta n’ala, o mekwara ka osisi nke ndụ+ pupụta n’etiti ubi ahụ, tinyere osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ.+ Jenesis 3:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Nwaanyị ahụ wee sị agwọ ahụ: “Anyị nwere ike iri mkpụrụ si n’osisi ndị dị n’ubi a.+ Levitikọs 25:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ala ahụ ga-emepụtakwa mkpụrụ ya,+ unu ga-erijukwa afọ ma biri na ya n’obi iru ala.+
9 Jehova bụ́ Chineke wee mee ka osisi ọ bụla nke dị mma ile anya, nke dịkwa mma oriri, pupụta n’ala, o mekwara ka osisi nke ndụ+ pupụta n’etiti ubi ahụ, tinyere osisi ịma ihe ọma na ihe ọjọọ.+