Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 16:34
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 34 Dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu, Erọn debere ya n’Ihe Àmà+ ahụ ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe edebe.

  • Ọpụpụ 31:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Ozugbo ọ gwasịrị ya okwu n’Ugwu Saịnaị, o nyere Mozis mbadamba nkume abụọ nke Ihe Àmà ahụ,+ mbadamba nkume ndị mkpịsị aka Chineke dere ihe na ha.+

  • Ọpụpụ 40:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 E mesịa, o weere Ihe Àmà+ ahụ tinye n’Igbe ahụ,+ tinyekwa okporo osisi+ ndị ahụ n’Igbe ahụ ma were ihe mkpuchi+ Igbe ahụ kpuchie ya.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 17:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 E mesịa, Jehova gwara Mozis, sị: “Debeghachi mkpara+ Erọn n’ihu Ihe Àmà ka ọ bụrụ ihe a ga-edebe ịbụrụ ụmụ nnupụisi+ a ihe ịrịba ama,+ ka ha kwụsị ntamu ha na-atamu megide m, ka ha ghara ịnwụ.”

  • Diuterọnọmi 31:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 “Werenụ akwụkwọ iwu a,+ debenụ ya n’akụkụ igbe+ ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu, ọ ga-aghọkwa ihe akaebe n’ebe ahụ megide gị.+

  • 1 Ndị Eze 8:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ọ dịghị ihe dị n’Igbe ahụ ma e wezụga mbadamba nkume abụọ+ nke Mozis debere+ na ya na Horeb, mgbe Jehova na ụmụ Izrel gbara ndụ,+ ka ha si n’ala Ijipt na-apụta.+

  • Ndị Hibru 9:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 Ihe dị n’ebe a bụ ihe e ji etinye ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ, nke e ji ọlaedo mee,+ na igbe ọgbụgba ndụ+ nke e ji ọlaedo machie gburugburu ya,+ nke ite ọlaedo mana dị n’ime ya,+ tinyere mkpanaka Erọn nke wara okooko+ na mbadamba nkume+ nke ọgbụgba ndụ ahụ;

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya