38O wee jiri osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ. O nwere akụkụ anọ há nhata, ọ dị kubit ise n’ogologo, kubit ise n’obosara nakwa kubit atọ n’ịdị elu.+
29 O wee dọba ebe ịchụàjà+ nke àjà nsure ọkụ n’ọnụ ụzọ ụlọikwuu ahụ, ya bụ, ụlọikwuu nzute, ka o wee na-achụ àjà nsure ọkụ+ na àjà ọka* n’elu ya, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.