Ọpụpụ 27:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke ga-adị kubit ise n’ogologo nakwa kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà+ ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu. Ọpụpụ 40:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ị ga-ete ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ mmanụ, ya na arịa ya niile, wee doo ebe ịchụàjà ahụ nsọ,+ ọ ga-aghọkwa ebe ịchụàjà kasị nsọ.+ Ndị Hibru 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Anyị nwere ebe ịchụàjà bụ́ ebe ndị na-eje ozi dị nsọ n’ụlọikwuu ahụ na-enweghị ikike iri ihe sitere na ya.+
27 “Ị ga-eji osisi akeshịa rụọ ebe ịchụàjà nke ga-adị kubit ise n’ogologo nakwa kubit ise n’obosara. Ebe ịchụàjà+ ahụ ga-enwe akụkụ anọ há nhata, ọ ga-adịkwa kubit atọ n’ịdị elu.
10 Ị ga-ete ebe ịchụàjà nke àjà nsure ọkụ ahụ mmanụ, ya na arịa ya niile, wee doo ebe ịchụàjà ahụ nsọ,+ ọ ga-aghọkwa ebe ịchụàjà kasị nsọ.+
10 Anyị nwere ebe ịchụàjà bụ́ ebe ndị na-eje ozi dị nsọ n’ụlọikwuu ahụ na-enweghị ikike iri ihe sitere na ya.+