Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọpụpụ 40:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Ị ga-agba ya ogige+ gburugburu, gebichiekwa ákwà ngebichi+ nke ọnụ ụzọ ogige ahụ.

  • 1 Ndị Eze 6:36
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 36 O wee jiri nkume a wapụtara awapụta dị ahịrị atọ+ na otu ahịrị ibé osisi sida wuo ogige ime ya.+

  • 1 Ndị Eze 8:64
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 64 N’ụbọchị ahụ eze doro etiti ogige nke dị n’ihu ụlọ Jehova nsọ,+ n’ihi na ọ bụ n’ebe ahụ ka ọ chụrụ àjà nsure ọkụ na àjà ọka,* werekwa abụba anụ àjà udo chụọ àjà; n’ihi na ebe ịchụàjà ahụ e ji ọla kọpa mee+ nke dị n’ihu Jehova dị nnọọ obere nke na ọ baghị àjà nsure ọkụ ahụ na àjà ọka ahụ na abụba+ anụ àjà udo ahụ.

  • Abụ Ọma 84:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 N’ihi na otu ụbọchị n’ogige gị dị mma karịa otu puku ụbọchị n’ebe ọzọ.+

      Ahọrọwo m iguzo n’ọnụ ụzọ ụlọ Chineke m+

      Karịa ịgagharị n’ụlọikwuu ajọ omume.+

  • Abụ Ọma 92:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Ndị a kụrụ n’ụlọ Jehova,+

      N’ogige ụlọ Chineke anyị,+ ga na-ama pokopoko.

  • Abụ Ọma 100:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Jirinụ ekele bata n’ọnụ ụzọ ámá ya,+

      Jirikwanụ otuto bata n’ogige ya.+

      Keleenụ ya, gọzienụ aha ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya