Levitikọs 10:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Unu ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya,+ n’ihi na ọ bụ òkè gị na òkè ụmụ gị ga na-eketa n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova; n’ihi na ọ bụ nke a ka e nyere m n’iwu.
13 Unu ga-anọ n’ebe dị nsọ rie ya,+ n’ihi na ọ bụ òkè gị na òkè ụmụ gị ga na-eketa n’àjà a na-esure n’ọkụ nye Jehova; n’ihi na ọ bụ nke a ka e nyere m n’iwu.