Levitikọs 6:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ N’ebe dị nsọ+ ka a ga-anọ rie ya, n’ogige+ ụlọikwuu nzute. Ọnụ Ọgụgụ 18:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ bụ n’ebe dị nnọọ nsọ ka ị ga-eri ya.+ Onye ọ bụla bụ́ nwoke ga-eri ya.+ Ọ ga-abụrụ gị ihe dị nsọ.+
26 Onye nchụàjà nke chụrụ ya n’àjà maka mmehie ga-eri ya.+ N’ebe dị nsọ+ ka a ga-anọ rie ya, n’ogige+ ụlọikwuu nzute.
10 Ọ bụ n’ebe dị nnọọ nsọ ka ị ga-eri ya.+ Onye ọ bụla bụ́ nwoke ga-eri ya.+ Ọ ga-abụrụ gị ihe dị nsọ.+