Aịzaya 54:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ụmụ gị niile+ ga-abụ ndị Jehova kụziiri ihe,+ udo nke ụmụ gị ga-adịkwa ukwuu.+ 1 Ndị Kọrịnt 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 na e mewo ka unu baa ọgaranya+ n’ime Ya n’ihe niile, n’inwe ike zuru ezu ikwu okwu nakwa n’ihe ọmụma zuru ezu,+ 2 Ndị Kọrịnt 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụghị anyị mere onwe anyị ka anyị ruo eru nke ọma, o siteghịkwa n’ike aka anyị,+ kama ọ bụ Chineke na-eme ka anyị ruo eru nke ọma,+
5 na e mewo ka unu baa ọgaranya+ n’ime Ya n’ihe niile, n’inwe ike zuru ezu ikwu okwu nakwa n’ihe ọmụma zuru ezu,+
5 Ọ bụghị anyị mere onwe anyị ka anyị ruo eru nke ọma, o siteghịkwa n’ike aka anyị,+ kama ọ bụ Chineke na-eme ka anyị ruo eru nke ọma,+