2 Ndị Kọrịnt 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na unu maara obiọma Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ, na ọ bụ ezie na ọ bara ọgaranya, ọ dara ogbenye n’ihi unu,+ ka unu wee baa ọgaranya+ site n’ịda ogbenye ya. Ndị Efesọs 3:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 na ịmara ịhụnanya nke Kraịst+ bụ́ nke karịrị ihe ọmụma, ka àgwà niile nke Chineke wee jupụta n’ime unu n’ụzọ zuru ezu.+
9 N’ihi na unu maara obiọma Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nke na-erughịrị mmadụ, na ọ bụ ezie na ọ bara ọgaranya, ọ dara ogbenye n’ihi unu,+ ka unu wee baa ọgaranya+ site n’ịda ogbenye ya.
19 na ịmara ịhụnanya nke Kraịst+ bụ́ nke karịrị ihe ọmụma, ka àgwà niile nke Chineke wee jupụta n’ime unu n’ụzọ zuru ezu.+