Ọpụpụ 40:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 E mesịa, o weere Ihe Àmà+ ahụ tinye n’Igbe ahụ,+ tinyekwa okporo osisi+ ndị ahụ n’Igbe ahụ ma were ihe mkpuchi+ Igbe ahụ kpuchie ya.+ Diuterọnọmi 5:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 “Okwu ndị a ka Jehova si n’etiti ọkụ,+ ígwé ojii na oké ọchịchịrị gwa ọgbakọ unu dum n’olu dara ụda n’ugwu ahụ, ọ dịghịkwa ihe ọ gbakwụnyere; e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ ma were ha nye m.+
20 E mesịa, o weere Ihe Àmà+ ahụ tinye n’Igbe ahụ,+ tinyekwa okporo osisi+ ndị ahụ n’Igbe ahụ ma were ihe mkpuchi+ Igbe ahụ kpuchie ya.+
22 “Okwu ndị a ka Jehova si n’etiti ọkụ,+ ígwé ojii na oké ọchịchịrị gwa ọgbakọ unu dum n’olu dara ụda n’ugwu ahụ, ọ dịghịkwa ihe ọ gbakwụnyere; e mesịa, o dere ha n’elu mbadamba nkume abụọ ma were ha nye m.+