Ọpụpụ 32:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee ruo na ngwa ngwa Mozis rutere nso n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu wee hụ nwa ehi+ ahụ na egwú a na-agba, iwe ya malitere ịdị ọkụ, ozugbo ahụ, ọ tụpụrụ mbadamba nkume ndị ahụ n’aka ya wee kụrie ha n’ala ala ugwu ahụ.+ Diuterọnọmi 9:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Eji m aka m abụọ buru mbadamba nkume abụọ ahụ kụọ ha n’ala ma kụrisịa ha n’ihu unu.+
19 O wee ruo na ngwa ngwa Mozis rutere nso n’ebe ahụ ha mara ụlọikwuu wee hụ nwa ehi+ ahụ na egwú a na-agba, iwe ya malitere ịdị ọkụ, ozugbo ahụ, ọ tụpụrụ mbadamba nkume ndị ahụ n’aka ya wee kụrie ha n’ala ala ugwu ahụ.+