Ọpụpụ 6:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+ Ọpụpụ 33:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ma ọ sịrị: “Mụ onwe m ga-eme ka ịdị mma m dum gabiga n’ihu gị,+ m ga-akpọsakwa aha Jehova n’ihu gị;+ onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara, onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+
3 M na-apụta n’ihu Ebreham,+ Aịzik+ na Jekọb+ dị ka Chineke bụ́ Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ma emeghị m ka ha mara+ m n’aha m bụ́ Jehova.+
19 Ma ọ sịrị: “Mụ onwe m ga-eme ka ịdị mma m dum gabiga n’ihu gị,+ m ga-akpọsakwa aha Jehova n’ihu gị;+ onye m chọrọ imere amara ka m ga-emere amara, onye m chọkwara imere ebere ka m ga-emere ebere.”+