Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 12:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 Mgbe e mesịrị, o si n’ebe ahụ kwaga n’ógbè bụ́ ugwu ugwu, n’ebe ọwụwa anyanwụ Betel,+ wee maa ụlọikwuu ya, Betel wee dịrị ya n’ebe ọdịda anyanwụ, E-aị+ adịrịkwa n’ebe ọwụwa anyanwụ. O wee wuoro Jehova ebe ịchụàjà n’ebe ahụ,+ malitekwa ịkpọku aha Jehova.+

  • Jenesis 27:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 O wee bịa nso susuo ya ọnụ, o wee nụ ísìsì uwe ya.+ O wee gọzie ya wee sị:

      “Lee, ísìsì nwa m dị ka ísìsì nke ọhịa Jehova gọziri agọzi.

  • Jenesis 28:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Jekọb wee teta n’ụra wee sị: “N’eziokwu, Jehova nọ n’ebe a ma mụ onwe m amaghị.”

  • 2 Samuel 7:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Oleekwa mba dị n’ụwa nke dị ka ndị gị Izrel,+ bụ́ ndị Chineke gara gbapụtara onwe ya ka ha bụrụ ndị ya,+ iji meere onwe ya aha+ nakwa iji meere ha oké ihe na ihe dị egwu+—iji chụpụ mba dị iche iche na chi ha n’ihi ndị gị, bụ́ ndị i si n’Ijipt gbapụtara+ onwe gị?

  • Abụ Ọma 9:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 A marawo Jehova site n’ikpe o kpere.+

      Ihe onye ajọ omume ji aka ya na-eme emewo ka ọnyà ma ya.+

      Higeyọn. Sila.

  • Aịzaya 52:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 N’ihi ya, ndị m ga-amata aha m,+ ee, n’ihi ya, ha ga-amata ya n’ụbọchị ahụ, n’ihi na ọ bụ m na-ekwu.+ Lee! Ọ bụ m.”

  • Jeremaya 16:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 “Ya mere, lee, m ga-eme ka ha mara; n’otu oge ahụ, m ga-eme ka ha hụ aka m na ike m,+ ha ga-amarakwa na aha m bụ Jehova.”+

  • Jeremaya 32:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 gị onye mere ihe ịrịba ama, rụọkwa ọrụ ebube dị iche iche n’ala Ijipt, bụ́ ndị a maara ruo taa, ma n’Izrel ma n’etiti ndị mmadụ,+ ka i wee meere onwe gị aha, dị ka ọ dị taa.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya