Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Levitikọs 17:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 Ha agakwaghị na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu,+ bụ́ ndị ha na ha na-enwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ àjà ha. Nke a ga-abụrụ unu ụkpụrụ na-adịru mgbe a na-akaghị aka, ruo ọgbọ unu niile.”’

  • Diuterọnọmi 31:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 Jehova wee gwa Mozis, sị: “Lee! Ị ga-esoro nna nna gị hà dinaa;+ ndị a ga-ebilikwa,+ ha na chi ọzọ ndị dị n’etiti ha, n’ala ahụ ha na-aga,+ ga-enwe mmekọahụ rụrụ arụ, ha ga-ahapụkwa m+ ma mebie ọgbụgba ndụ m nke mụ na ha gbara.+

  • Ndị Ikpe 2:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ha egeghị ọbụna ndị ikpe ha ntị, kama ha na chi ọzọ dị iche iche+ nwere mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee kpọọrọ ha isiala. N’egbughị oge, ha hapụrụ ụzọ ndị nna nna ha jere ije na ya, bụ́ ndị rubere isi n’iwu Jehova.+ Ha emeghị otú ahụ.

  • Ndị Ikpe 8:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 O wee ruo na ozugbo ọ nwụrụ, ụmụ Izrel na Bel malitekwara inwe mmekọahụ rụrụ arụ,+ ha wee jiri Bel-birịt mere chi ha.+

  • Jeremaya 3:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ọ na-agba akwụna n’ihi ụzọ iberiibe o si ele ihe anya, o wee na-emerụ ala ya,+ ya na nkume na osisi wee na-akwa iko;+

  • Ezikiel 6:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ndị unu lanahụrụ alanahụ ga-echeta m n’etiti mba niile a dọọrọ ha n’agha laa,+ n’ihi na obi ha nke na-akwa iko, nke gbakụtara m azụ,+ nakwa anya ha nke na-eso arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị ka ha na ha wee kwaa iko,+ emewo ka m nwee oké mwute; ihu ha ga-egosi na ihere onwe ha na-eme ha n’ihi ihe ọjọọ ha meworo n’ihe arụ ha niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya