Ọpụpụ 25:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Dị ka ihe niile m na-egosi gị nke bụ́ ụkpụrụ a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ na ụkpụrụ a ga-eji rụọ ihe niile ga-adị n’ime ya, otú ahụ ka unu ga-arụ ya.+ Ọpụpụ 39:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ha jikwa eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie+ kpaa uwe+ dị iche iche nke ọma maka ije ozi n’ebe nsọ.+ Ha wee kpaa uwe nsọ+ Erọn, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.
9 Dị ka ihe niile m na-egosi gị nke bụ́ ụkpụrụ a ga-eji rụọ ụlọikwuu ahụ na ụkpụrụ a ga-eji rụọ ihe niile ga-adị n’ime ya, otú ahụ ka unu ga-arụ ya.+
39 Ha jikwa eri na-acha anụnụ anụnụ na ajị anụ e sijiri odo odo na eri na-acha uhie uhie+ kpaa uwe+ dị iche iche nke ọma maka ije ozi n’ebe nsọ.+ Ha wee kpaa uwe nsọ+ Erọn, dị nnọọ ka Jehova nyere Mozis n’iwu.