35 Ị ga-eji ha mee ihe nsure ọkụ, ihe na-esi ísì ụtọ,+ dị ka nke onye na-eme mmanụ otite mere, bụ́ nke e tinyere nnu,+ nke a na-agwaghị ihe ọzọ, nke bụ́ ihe dị nsọ.
8 Mgbe ọ naara akwụkwọ mpịakọta ahụ, ihe anọ ahụ dị ndụ na ndị okenye iri abụọ na anọ ahụ+ dara n’ala n’ihu Nwa Atụrụ ahụ, nke ọ bụla jikwa otu ụbọ akwara+ na efere ọlaedo ndị jupụtara n’ihe nsure ọkụ na-esi ísì ụtọ, ihe nsure ọkụ ahụ nke na-esi ísì ụtọ+ pụtara ekpere+ ndị nsọ.