Ọpụpụ 30:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ndị ọgaranya agaghị enye ihe karịrị nke ahụ, ndị ogbenye agaghịkwa enye ihe dị ala karịa ọkara shekel,+ ka ha wee nye Jehova onyinye a, ka e wee jiri ya kpuchiere mkpụrụ obi unu mmehie.+
15 Ndị ọgaranya agaghị enye ihe karịrị nke ahụ, ndị ogbenye agaghịkwa enye ihe dị ala karịa ọkara shekel,+ ka ha wee nye Jehova onyinye a, ka e wee jiri ya kpuchiere mkpụrụ obi unu mmehie.+