Ọpụpụ 12:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ụmụ Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt,+ ha dị narị puku ndị dimkpa isii bụ́ ndị ji ụkwụ aga, ma e wezụga ụmụntakịrị.+ Ọnụ Ọgụgụ 1:46 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 46 ee, ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ, dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise.+
37 Ụmụ Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt,+ ha dị narị puku ndị dimkpa isii bụ́ ndị ji ụkwụ aga, ma e wezụga ụmụntakịrị.+