Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 13:16
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 16 M ga-emekwa ka mkpụrụ gị dịrị ka ájá dị n’ala, nke mere na, ọ bụrụ na mmadụ enwee ike ịgụta ájá dị n’ala ọnụ, a ga-enwe ike ịgụta mkpụrụ gị ọnụ.+

  • Jenesis 22:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 aghaghị m ịgọzi gị, aghaghịkwa m ime ka mkpụrụ gị mụbaa dị ka kpakpando nke eluigwe nakwa dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri;+ mkpụrụ gị ga-enwetakwa ọnụ ụzọ ámá ndị iro ya.+

  • Jenesis 46:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 O wee gaa n’ihu ịsị: “Abụ m ezi Chineke,+ Chineke nke nna gị.+ Atụla egwu ịgbada Ijipt, n’ihi na m ga-eme ka ị ghọọ mba dị ukwuu n’ebe ahụ.+

  • Ọpụpụ 12:37
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 37 Ụmụ Izrel wee si na Ramesis+ pụọ gawa Sọkọt,+ ha dị narị puku ndị dimkpa isii bụ́ ndị ji ụkwụ aga, ma e wezụga ụmụntakịrị.+

  • Ọpụpụ 38:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 Ọkara shekel nke otu onye nyere bụ ọkara shekel, ma e jiri shekel ebe nsọ tụọ ya, bụ́ nke nwoke ọ bụla n’ime ndị e debara aha ha n’akwụkwọ nyere, malite ná ndị gbara afọ iri abụọ gbagowe,+ ha dị narị puku mmadụ isii na atọ na narị ise na iri ise.+

  • Ọnụ Ọgụgụ 2:32
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 32 Ọ bụ ndị a bụ ụmụ Izrel e debara aha ha n’akwụkwọ dị ka ụlọ ndị nna ha si dị; ndị niile e debara aha ha n’akwụkwọ n’ìgwè ahụ, n’ụsụụ ha, dị narị puku isii na atọ, narị ise na iri ise.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya