Ọpụpụ 28:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 Ị ga-eji ákwà linin meere ha uwe úkwù iji kpuchie ahụ́ ha.+ Ọ ga-esi n’úkwù ruo n’apata ụkwụ. Ezikiel 44:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ọ bụ ákwà isi e ji linin mee ka ha ga-eke n’isi,+ ha ga-eyi uwe úkwù e ji linin mee.+ Ha agaghị eyi ihe ọ bụla ga-eme ka ọsụsọ gbaa ha.
18 Ọ bụ ákwà isi e ji linin mee ka ha ga-eke n’isi,+ ha ga-eyi uwe úkwù e ji linin mee.+ Ha agaghị eyi ihe ọ bụla ga-eme ka ọsụsọ gbaa ha.