Ọpụpụ 28:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 “Ị ga-emere ụmụ ndị ikom Erọn uwe mwụda,+ ị ga-emekwara ha ákwà a na-eke n’úkwù, ị ga-emekwara ha ákwà a na-afụ n’isi+ iji mee ka ha nwee ùgwù nakwa iji chọọ ha mma.+ Ọpụpụ 39:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 jirikwa ezigbo eri linin kwee ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà ịchọ mma a na-afụ n’isi+ na uwe úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,
40 “Ị ga-emere ụmụ ndị ikom Erọn uwe mwụda,+ ị ga-emekwara ha ákwà a na-eke n’úkwù, ị ga-emekwara ha ákwà a na-afụ n’isi+ iji mee ka ha nwee ùgwù nakwa iji chọọ ha mma.+
28 jirikwa ezigbo eri linin kwee ákwà a na-eke n’isi+ na ákwà ịchọ mma a na-afụ n’isi+ na uwe úkwù+ nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,