36 Ị ga na-achụ oké ehi bụ́ maka àjà mmehie kwa ụbọchị maka ikpuchi mmehie,+ ị ga-asachapụ ebe ịchụàjà ahụ mmehie site n’ịchụ àjà mkpuchi mmehie maka ya, ị ga-etekwa ya mmanụ+ iji doo ya nsọ.
11 Mgbe o mesịrị, o fesara ụfọdụ n’ime ya n’ebe ịchụàjà ugboro asaa ma tee ebe ịchụàjà+ na arịa ya niile na efere ya nakwa ebe a na-adọkwasị ya mmanụ, iji doo ha nsọ.