Ọpụpụ 27:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “Ị ga-agbakwa ụlọikwuu ahụ ogige.+ N’akụkụ chere Negeb ihu, n’ebe ndịda, ogige ya ga-enwe ákwà ngechi nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,+ otu akụkụ ya ga-adị otu narị kubit n’ogologo. Ọpụpụ 38:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee gbaa ya ogige.+ N’akụkụ chere Negeb ihu, n’ebe ndịda, e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee ákwà ngechi ogige ya, ọ dị otu narị kubit.+
9 “Ị ga-agbakwa ụlọikwuu ahụ ogige.+ N’akụkụ chere Negeb ihu, n’ebe ndịda, ogige ya ga-enwe ákwà ngechi nke e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee,+ otu akụkụ ya ga-adị otu narị kubit n’ogologo.
9 O wee gbaa ya ogige.+ N’akụkụ chere Negeb ihu, n’ebe ndịda, e ji ezigbo eri linin a kpara akpa kwee ákwà ngechi ogige ya, ọ dị otu narị kubit.+