Ọpụpụ 4:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee sị ya: “Gịnị bụ ihe ahụ i ji n’aka?” o wee sị: “Ọ bụ mkpara.”+ Ọpụpụ 9:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mozis wee setịa mkpara ya chee n’eluigwe; Jehova wee mee ka e nwee égbè eluigwe na akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ ana-awụdatakwa n’ala, Jehova wee mee ka akụ́ mmiri ígwé na-ezo n’ala Ijipt.
23 Mozis wee setịa mkpara ya chee n’eluigwe; Jehova wee mee ka e nwee égbè eluigwe na akụ́ mmiri ígwé,+ ọkụ ana-awụdatakwa n’ala, Jehova wee mee ka akụ́ mmiri ígwé na-ezo n’ala Ijipt.