Ọpụpụ 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Amram wee lụrụ+ Jokebed nwanne nna ya. E mesịa, ọ mụụrụ ya Erọn na Mozis.+ Amram dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa. Ọnụ Ọgụgụ 26:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Aha nwunye Amram bụ Jokebed,+ ada Livaị, onye nwunye ya mụụrụ Livaị n’Ijipt. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Amram Erọn na Mozis nakwa Miriam nwanne ha nwaanyị.+
20 Amram wee lụrụ+ Jokebed nwanne nna ya. E mesịa, ọ mụụrụ ya Erọn na Mozis.+ Amram dịrị ndụ otu narị afọ na iri atọ na asaa.
59 Aha nwunye Amram bụ Jokebed,+ ada Livaị, onye nwunye ya mụụrụ Livaị n’Ijipt. Ka oge na-aga, ọ mụụrụ Amram Erọn na Mozis nakwa Miriam nwanne ha nwaanyị.+