Levitikọs 13:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 “Ma ọ bụrụ na etuto+ etoo mmadụ n’akpụkpọ ahụ́ wee laa, Diuterọnọmi 28:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 “Jehova ga-eme ka etuto ọjọọ nke a na-agaghị agwọta agwọta too gị n’ikpere gị abụọ nakwa n’ụkwụ gị abụọ, malite n’ọbụ ụkwụ gị ruo n’opu isi gị.+ Job 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Setan wee si n’ihu Jehova pụọ+ ma mee ka etuto ọjọọ too Job,+ malite n’ọbụ ụkwụ ya ruo n’opu isi ya.
35 “Jehova ga-eme ka etuto ọjọọ nke a na-agaghị agwọta agwọta too gị n’ikpere gị abụọ nakwa n’ụkwụ gị abụọ, malite n’ọbụ ụkwụ gị ruo n’opu isi gị.+
7 Setan wee si n’ihu Jehova pụọ+ ma mee ka etuto ọjọọ too Job,+ malite n’ọbụ ụkwụ ya ruo n’opu isi ya.