Ọpụpụ 9:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Ma e bibighị ọka wit na ọka spelt,+ n’ihi na oge ha ji amị erubeghị. Abụ Ọma 105:35 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 35 Ha wee richapụ ahịhịa ndụ niile dị n’ala ha;+Ha richapụkwara mkpụrụ niile nke ala ha. Joel 2:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọkụ erepịawo ihe n’ihu ya,+ ire ọkụ na-erepịakwa ihe n’azụ ya.+ Ala nke dị n’ihu ya dị ka ogige Iden;+ ma ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu dị ya n’azụ, ọ dịghịkwa ihe na-agbanahụ ya.
3 Ọkụ erepịawo ihe n’ihu ya,+ ire ọkụ na-erepịakwa ihe n’azụ ya.+ Ala nke dị n’ihu ya dị ka ogige Iden;+ ma ala ịkpa nke tọgbọrọ n’efu dị ya n’azụ, ọ dịghịkwa ihe na-agbanahụ ya.