Ọpụpụ 1:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ha wee na-eme ka ndụ na-elu ha ilu site n’ime ka ha na-arụgbu onwe ha n’ọrụ n’ịkpụ ájá ụrọ+ na brik, nakwa ịrụgbu onwe ha n’ọrụ n’ụdị ọrụ ọ bụla a na-arụ n’ubi,+ ee, n’ụdị ọrụ ọ bụla ha ji ọchịchị aka ike mee ka ha na-arụrụ ha dị ka ndị ohu.+ Ọnụ Ọgụgụ 9:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ọnwa nke abụọ,+ n’abalị iri na anọ, ná mgbede, ka ha ga-akwadebe ya. Ha ga-erikọta ya na achịcha na-ekoghị eko na akwụkwọ nri na-elu ilu.+
14 Ha wee na-eme ka ndụ na-elu ha ilu site n’ime ka ha na-arụgbu onwe ha n’ọrụ n’ịkpụ ájá ụrọ+ na brik, nakwa ịrụgbu onwe ha n’ọrụ n’ụdị ọrụ ọ bụla a na-arụ n’ubi,+ ee, n’ụdị ọrụ ọ bụla ha ji ọchịchị aka ike mee ka ha na-arụrụ ha dị ka ndị ohu.+
11 N’ọnwa nke abụọ,+ n’abalị iri na anọ, ná mgbede, ka ha ga-akwadebe ya. Ha ga-erikọta ya na achịcha na-ekoghị eko na akwụkwọ nri na-elu ilu.+