-
Levitikọs 14:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 Ma ọ ga-ewere nnụnụ ahụ dị ndụ na osisi sida ahụ na ákwà ahụ na-acha uhie uhie na ahịhịa hisop ahụ, ọ ga-asụnye ha, tinyere nnụnụ ahụ dị ndụ, n’ime ọbara nke nnụnụ ahụ e gburu n’elu mmiri iyi ahụ.
-